Coordinated Universal Time - Wikipedia, Njikotá édémédé nke onyobulạ Jump to content

Coordinated Universal Time

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Coordinated Universal Time
time standard, Time zone
aha mkpirisiUTC Dezie
dabere naInternational Atomic Time, universal time Dezie
dochieuniversal time Dezie
standards bodyỌrụ Ntụgharị Ụwa na Ntụziaka Dezie
Stack Exchange mkpadohttps://stackoverflow.com/tags/utc Dezie

Coordinated Universal Time na bekee, (UTC), bu otu adi-iji amata ihe oge bu n'elu uwa nile. O bu taa ndi mmadu no n'uwa nwe ọtu ha nwere-ike ima oge ma mgbe ha gara ogbozo. Ndi International Atomic Time bu ndi n'eleekotawa machine nke n'emee oge uwa di mma.

Compromise abbreviation
source abbreviation
English CUT (coordinated universal time)
French TUC (temps universel coordonné)
compromise UTC
Timezones UTC+1:
Dark Blue - UTC+1 in Northern Winter/Southern Summer
Orange - UTC+1 in Northern Summer/Southern Winter
Yellow - UTC+1 all year round
Light Blue - UTC+1 sea areas

Ha na guta ihe oge bu mgbe ha n'eleewa ọtu uwa di-igba anyawu buru-buru, ma otu onwa na gba anyi buru-buru. Ikwesiri ma time zone i-no la, gi tinye m'obu mee nwefu oke ikwesiri.

Example: Wenezde, 2024-11-27 T 22:57 UTC

Ndi no la New York kwesiri nwefu ise na oge no n'elu. Ndi no na Naigeria kwesiri tinye otu.

[dezie | dezie ebe o si]